Abụ Ákwá 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ire nwa na-aṅụ ara araparala n’okpo ọnụ ya n’ihi akpịrị na-akpọ ya nkụ. Ụmụntakịrị na-arịọ ka e nye ha nri,+ ma e nweghị onye na-enye ha.+
4 Ire nwa na-aṅụ ara araparala n’okpo ọnụ ya n’ihi akpịrị na-akpọ ya nkụ. Ụmụntakịrị na-arịọ ka e nye ha nri,+ ma e nweghị onye na-enye ha.+