Abụ Ákwá 4:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ndị Naziraịt+ nọ na Zayọn dịbu ọcha karịa snoo, na-achabu ọcha karịa mmiri ara ehi. Ha na-achabu uhie uhie* karịa nkume kọral. Ha na-egbukebu egbuke dị ka nkume safaya.
7 Ndị Naziraịt+ nọ na Zayọn dịbu ọcha karịa snoo, na-achabu ọcha karịa mmiri ara ehi. Ha na-achabu uhie uhie* karịa nkume kọral. Ha na-egbukebu egbuke dị ka nkume safaya.