Abụ Ákwá 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ kaara ndị e ji mma agha gbuo mma karịa ndị ụnwụ gburu.+ N’ihi na ezigbo ike na-agwụ ndị ụnwụ ji aka maka na nri adịghịzi, ha eyie ndị e ji ube magbuo.
9 Ọ kaara ndị e ji mma agha gbuo mma karịa ndị ụnwụ gburu.+ N’ihi na ezigbo ike na-agwụ ndị ụnwụ ji aka maka na nri adịghịzi, ha eyie ndị e ji ube magbuo.