Abụ Ákwá 4:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ndị mmadụ nọ na-eti mkpu, na-asị ha, “Ndị na-adịghị ọcha, pụọnụ! Pụọnụ! Pụọnụ! Unu emetụla anyị aka!” Ndị amụma na ndị nchụàjà enweghịzi ebe ha ga-ebi. Ha na-awagharịzi awagharị. Ndị obodo dị iche iche na-asị: “Ha agaghịzi ebi n’obodo anyị.+
15 Ndị mmadụ nọ na-eti mkpu, na-asị ha, “Ndị na-adịghị ọcha, pụọnụ! Pụọnụ! Pụọnụ! Unu emetụla anyị aka!” Ndị amụma na ndị nchụàjà enweghịzi ebe ha ga-ebi. Ha na-awagharịzi awagharị. Ndị obodo dị iche iche na-asị: “Ha agaghịzi ebi n’obodo anyị.+