Abụ Ákwá 4:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Jehova achụsasịala ha.+ Ọ gaghịzi na-ele ha anya ọma. Ndị mmadụ agaghị na-asọpụrụ ndị nchụàjà.+ Ha agaghịkwa na-emere ndị agadi amara.”+
16 Jehova achụsasịala ha.+ Ọ gaghịzi na-ele ha anya ọma. Ndị mmadụ agaghị na-asọpụrụ ndị nchụàjà.+ Ha agaghịkwa na-emere ndị agadi amara.”+