Abụ Ákwá 4:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Anyị atụkatala anya ka e nyere anyị aka, anya akpọọ anyị. E nweghị onye nyeere anyị aka.+ Mba anyị nọ na-atụsi anya ike ka ha nyere anyị aka azọpụtalighị anyị.+
17 Anyị atụkatala anya ka e nyere anyị aka, anya akpọọ anyị. E nweghị onye nyeere anyị aka.+ Mba anyị nọ na-atụsi anya ike ka ha nyere anyị aka azọpụtalighị anyị.+