Abụ Ákwá 4:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ndị iro anyị nọ na-achụgharị anyị ka ha jide anyị,+ nke na anyị enweghịzi ike ịna-agagharị n’okporo ámá anyị. Oge anyị ga-anwụ eruola. Ụbọchị anyị agwụla, n’ihi na oge ọnwụ anyị eruola.
18 Ndị iro anyị nọ na-achụgharị anyị ka ha jide anyị,+ nke na anyị enweghịzi ike ịna-agagharị n’okporo ámá anyị. Oge anyị ga-anwụ eruola. Ụbọchị anyị agwụla, n’ihi na oge ọnwụ anyị eruola.