Abụ Ákwá 4:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ọ bụ ná nnukwu olulu ha ka ha jidere+ onye Jehova tere mmanụ,+ onye dị ka ume anyị na-eku. Anyị kwukwara gbasara ya, sị: “Ọ bụ ya ga na-echebe anyị ná mba dị iche iche anyị bi.”
20 Ọ bụ ná nnukwu olulu ha ka ha jidere+ onye Jehova tere mmanụ,+ onye dị ka ume anyị na-eku. Anyị kwukwara gbasara ya, sị: “Ọ bụ ya ga na-echebe anyị ná mba dị iche iche anyị bi.”