Abụ Ákwá 4:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Zayọn,* ahụhụ a na-ata gị maka mmehie gị agwụla. E nweghị onye ga-adọrọ gị n’agha ọzọ.+ Ma Ịdọm,* Chineke ga-elebara mmehie gị anya. Ọ ga-agba mmehie gị n’anwụ.+
22 Zayọn,* ahụhụ a na-ata gị maka mmehie gị agwụla. E nweghị onye ga-adọrọ gị n’agha ọzọ.+ Ma Ịdọm,* Chineke ga-elebara mmehie gị anya. Ọ ga-agba mmehie gị n’anwụ.+