Abụ Ákwá 5:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ fọla ntakịrị ka ndị na-achụ anyị jide anyị. Ike agwụla anyị, ma e kweghị anyị zuru ike.+