Ezikiel 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 N’abalị ise n’ọnwa anọ n’afọ nke iri atọ,* mgbe mụ na ndị a dọọrọ n’agha bi+ n’akụkụ osimiri Kiba,+ eluigwe meghere, Chineke emee ka m hụwa ọhụụ. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:1 Ezigbo Ofufe, p. 23, 31 Ụlọ Nche,6/15/1998, p. 15
1 N’abalị ise n’ọnwa anọ n’afọ nke iri atọ,* mgbe mụ na ndị a dọọrọ n’agha bi+ n’akụkụ osimiri Kiba,+ eluigwe meghere, Chineke emee ka m hụwa ọhụụ.