Ezikiel 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jehova gwara Ezikiel* nwa Buzaị bụ́ onye nchụàjà okwu n’ala ndị Kaldia,+ n’akụkụ osimiri Kiba. Jehova nyekwara ya ike ebe ahụ.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:3 Ezigbo Ofufe, p. 30-31, 48-49
3 Jehova gwara Ezikiel* nwa Buzaị bụ́ onye nchụàjà okwu n’ala ndị Kaldia,+ n’akụkụ osimiri Kiba. Jehova nyekwara ya ike ebe ahụ.+