Ezikiel 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 M hụrụ ka oké ifufe+ si n’ebe ugwu fere na-abịa, hụkwa nnukwu ígwé ojii na ọkụ na-enwu enwu.*+ Ìhè na-egbuke egbuke gbakwara ígwé ojii ahụ gburugburu. Ihe yiri ọla na-egbu maramara* dịkwa n’etiti ọkụ ahụ.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:4 Ezigbo Ofufe, p. 30
4 M hụrụ ka oké ifufe+ si n’ebe ugwu fere na-abịa, hụkwa nnukwu ígwé ojii na ọkụ na-enwu enwu.*+ Ìhè na-egbuke egbuke gbakwara ígwé ojii ahụ gburugburu. Ihe yiri ọla na-egbu maramara* dịkwa n’etiti ọkụ ahụ.+