Ezikiel 1:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 A bịa n’otú ihu ha dị, ha anọ nwere ihu mmadụ, nwee ihu ọdụm+ n’akụkụ aka nri, nweekwa ihu oké ehi+ n’akụkụ aka ekpe. Ha anọ nwekwara ihu+ ugo.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:10 Ezigbo Ofufe, p. 43, 238 Ụlọ Nche,3/15/1991, p. 9
10 A bịa n’otú ihu ha dị, ha anọ nwere ihu mmadụ, nwee ihu ọdụm+ n’akụkụ aka nri, nweekwa ihu oké ehi+ n’akụkụ aka ekpe. Ha anọ nwekwara ihu+ ugo.+