Ezikiel 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ndị mmụọ ozi ahụ* na-acha ọkụ ka icheku ọkụ. Ihe yiri ọwa ọkụ na-enwu enwu na-aga ihu na azụ n’agbata ha. Àmụ̀mà sikwa n’ọkụ ahụ na-egbu.+
13 Ndị mmụọ ozi ahụ* na-acha ọkụ ka icheku ọkụ. Ihe yiri ọwa ọkụ na-enwu enwu na-aga ihu na azụ n’agbata ha. Àmụ̀mà sikwa n’ọkụ ahụ na-egbu.+