Ezikiel 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 A rụrụ wiil ndị ahụ otú ha na-egbu maramara ka nkume krisolaịt. Ha anọ yiri ibe ha. Otú ha dị dị ka à ga-asị na otu wiil dị n’ime wiil ọzọ.* Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:16 Ezigbo Ofufe, p. 36-37 Ụlọ Nche,3/15/1991, p. 9
16 A rụrụ wiil ndị ahụ otú ha na-egbu maramara ka nkume krisolaịt. Ha anọ yiri ibe ha. Otú ha dị dị ka à ga-asị na otu wiil dị n’ime wiil ọzọ.*