Ezikiel 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ebe ọ bụla ndị mmụọ ozi ahụ* na-aga, wiil ndị ahụ na-eso ha. Ọ bụrụ na e si n’ala bulie ndị mmụọ ozi ahụ elu, a na-ebulikwa wiil ndị ahụ.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:19 Ezigbo Ofufe, p. 40
19 Ebe ọ bụla ndị mmụọ ozi ahụ* na-aga, wiil ndị ahụ na-eso ha. Ọ bụrụ na e si n’ala bulie ndị mmụọ ozi ahụ elu, a na-ebulikwa wiil ndị ahụ.+