Ezikiel 1:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ha gawa, wiil ndị ahụ agawa. Ha kwụrụ otu ebe, wiil ndị ahụ akwụrụkwa otu ebe. Ọ bụrụ na e si n’ala bulie ha elu, a na-ebulikọta ha na wiil ndị ahụ, n’ihi na mmụọ nsọ nke na-akpa ike n’ahụ́ ndị mmụọ ozi ahụ* dịkwa na wiil ndị ahụ. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:21 Ezigbo Ofufe, p. 38-39
21 Ha gawa, wiil ndị ahụ agawa. Ha kwụrụ otu ebe, wiil ndị ahụ akwụrụkwa otu ebe. Ọ bụrụ na e si n’ala bulie ha elu, a na-ebulikọta ha na wiil ndị ahụ, n’ihi na mmụọ nsọ nke na-akpa ike n’ahụ́ ndị mmụọ ozi ahụ* dịkwa na wiil ndị ahụ.