-
Ezikiel 1:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Ha gbasara nku ha agbasa n’okpuru mbara igwe ahụ. Otu na-emetụ ibe ya. Nke ọ bụla n’ime ha nwere nku abụọ kpuchiri otu akụkụ ahụ́ ya. Nke ọ bụla nwekwara nku abụọ kpuchiri akụkụ ahụ́ ya nke ọzọ.
-