Ezikiel 1:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Mgbe m nụrụ ụda nku ha mgbe ha na-aga, ọ na-ada ka mmiri na-asọsi ike nakwa ka olu Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Ha gawa, mkpọtụ ha na-adị ka nke ndị agha. Ha kwụrụ otu ebe, ha na-achịtu nku ha.
24 Mgbe m nụrụ ụda nku ha mgbe ha na-aga, ọ na-ada ka mmiri na-asọsi ike nakwa ka olu Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Ha gawa, mkpọtụ ha na-adị ka nke ndị agha. Ha kwụrụ otu ebe, ha na-achịtu nku ha.