Ezikiel 1:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 N’elu mbara igwe ahụ nke dị n’elu isi ha, e nwere ihe yiri nkume safaya.+ O yikwara ocheeze.+ E nwekwara onye yiri mmadụ nke nọ ọdụ n’elu ihe ahụ yiri ocheeze.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:26 Ezigbo Ofufe, p. 33, 39
26 N’elu mbara igwe ahụ nke dị n’elu isi ha, e nwere ihe yiri nkume safaya.+ O yikwara ocheeze.+ E nwekwara onye yiri mmadụ nke nọ ọdụ n’elu ihe ahụ yiri ocheeze.+