Ezikiel 2:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ gwakwara m, sị: “Nwa nke mmadụ, m na-ezi gị ka ị gakwuru ndị Izrel,+ bụ́ mba dị isi ike, ndị nupụụrụ m isi.+ Ha na ndị nna nna ha na-emehie m ruo taa.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:3 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2022, p. 2-3
3 Ọ gwakwara m, sị: “Nwa nke mmadụ, m na-ezi gị ka ị gakwuru ndị Izrel,+ bụ́ mba dị isi ike, ndị nupụụrụ m isi.+ Ha na ndị nna nna ha na-emehie m ruo taa.+