Ezikiel 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Ma gịnwa, nwa nke mmadụ, atụla ha egwu,+ atụkwala ụjọ maka ihe ha na-ekwu, ọ bụ eziokwu na ogwu+ gbara gị gburugburu* nakwa na ị nọ ebe akpị juru. Ha bụ ndị nnupụisi, ma atụkwala ụjọ maka ihe ha na-ekwu.+ Ụjọ atụkwala gị ma ị hụ ihu ha.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:6 Ụlọ Nche,7/1/2007, p. 12
6 “Ma gịnwa, nwa nke mmadụ, atụla ha egwu,+ atụkwala ụjọ maka ihe ha na-ekwu, ọ bụ eziokwu na ogwu+ gbara gị gburugburu* nakwa na ị nọ ebe akpị juru. Ha bụ ndị nnupụisi, ma atụkwala ụjọ maka ihe ha na-ekwu.+ Ụjọ atụkwala gị ma ị hụ ihu ha.+