-
Ezikiel 3:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Mmụọ ahụ buuru m na-aga, m nọkwa na-aga ka onye obi na-adịghị mma na onye ezigbo iwe ji. Mmụọ Jehova nọkwa na-akpa ike dị egwu n’ahụ́ m.
-