Ezikiel 3:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 M gawara ebe ndị ahụ a dọtara n’agha bi na Tel-ebib. Ha bi n’akụkụ osimiri Kiba.+ M bikwa ebe ahụ ha bi, ma, ihe m hụrụ juru m anya.+ M bikwara ebe ahụ abalị asaa. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:15 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2022, p. 5 Ụlọ Nche,7/1/2007, p. 13
15 M gawara ebe ndị ahụ a dọtara n’agha bi na Tel-ebib. Ha bi n’akụkụ osimiri Kiba.+ M bikwa ebe ahụ ha bi, ma, ihe m hụrụ juru m anya.+ M bikwara ebe ahụ abalị asaa.