Ezikiel 3:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma, ọ bụrụ na onye ezi omume akwụsị ime ezi omume, mewe ihe ọjọọ,* m ga-eme ka ọdachi dakwasị ya, ọ ga-anwụkwa.+ Ọ bụrụ na ị dọghị ya aka ná ntị, ọ ga-anwụ n’ihi mmehie ya, a gaghịkwa echeta ezi omume o mere, ma, ọbara ya ga-adị gị n’isi.*+
20 Ma, ọ bụrụ na onye ezi omume akwụsị ime ezi omume, mewe ihe ọjọọ,* m ga-eme ka ọdachi dakwasị ya, ọ ga-anwụkwa.+ Ọ bụrụ na ị dọghị ya aka ná ntị, ọ ga-anwụ n’ihi mmehie ya, a gaghịkwa echeta ezi omume o mere, ma, ọbara ya ga-adị gị n’isi.*+