Ezikiel 3:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ma, m ga-emeghe ọnụ gị ma m gwawa gị okwu. Ị ga-asịkwa ha,+ ‘Lekwanụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.’ Ka onye chọrọ ịnụ nụrụ,+ ka onye na-achọghị ịnụ ghara ịnụ, n’ihi na ha bụ ndị nnupụisi.+
27 Ma, m ga-emeghe ọnụ gị ma m gwawa gị okwu. Ị ga-asịkwa ha,+ ‘Lekwanụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.’ Ka onye chọrọ ịnụ nụrụ,+ ka onye na-achọghị ịnụ ghara ịnụ, n’ihi na ha bụ ndị nnupụisi.+