Ezikiel 4:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Were ite ígwè e ji eghe ihe, dowekwa ya ka ọ bụrụ mgbidi ígwè n’agbata gị na obodo ahụ. Chee ya ihu, a ga-anọchibidokwa ya. Ọ bụ gị ga-anọchibido ya. Ndị Izrel ga-eji ya mara na e nwere ihe na-aga ime.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:3 Ezigbo Ofufe, p. 63
3 Were ite ígwè e ji eghe ihe, dowekwa ya ka ọ bụrụ mgbidi ígwè n’agbata gị na obodo ahụ. Chee ya ihu, a ga-anọchibidokwa ya. Ọ bụ gị ga-anọchibido ya. Ndị Izrel ga-eji ya mara na e nwere ihe na-aga ime.+