Ezikiel 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Werekwa ọka wit, ọka bali, akịdị, lentil, ọka milet, na ọka spelt, tinye ha n’otu ite, werekwa ha mee achịcha ị ga-ata. Ị ga na-ata ya ruo ụbọchị ole ị ga-edina n’otu akụkụ gị, ya bụ, narị ụbọchị atọ na iri itoolu (390).+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:9 Ezigbo Ofufe, p. 63
9 “Werekwa ọka wit, ọka bali, akịdị, lentil, ọka milet, na ọka spelt, tinye ha n’otu ite, werekwa ha mee achịcha ị ga-ata. Ị ga na-ata ya ruo ụbọchị ole ị ga-edina n’otu akụkụ gị, ya bụ, narị ụbọchị atọ na iri itoolu (390).+