Ezikiel 4:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ gwakwara m, sị: “Nwa nke mmadụ, m ga-eme ka a ghara inwe ebe e si enweta nri* na Jeruselem.+ Ụjọ ga na-atụ ndị bi na ya ịta achịcha hiri nne+ na ịṅụ nnukwu mmiri, n’ihi na achịcha ha gwụ ma ọ bụ mmiri ha gwụ, inweta ọzọ ga-esi ike.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:16 Ezigbo Ofufe, p. 63
16 Ọ gwakwara m, sị: “Nwa nke mmadụ, m ga-eme ka a ghara inwe ebe e si enweta nri* na Jeruselem.+ Ụjọ ga na-atụ ndị bi na ya ịta achịcha hiri nne+ na ịṅụ nnukwu mmiri, n’ihi na achịcha ha gwụ ma ọ bụ mmiri ha gwụ, inweta ọzọ ga-esi ike.+