Ezikiel 5:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 M ga-eme gị ihe m na-emetụbeghị ndị ọ bụla nakwa ihe m na-agaghị eme ihe yiri ya ọzọ. M ga-eme gị ihe a n’ihi arụ niile ị kpara.+
9 M ga-eme gị ihe m na-emetụbeghị ndị ọ bụla nakwa ihe m na-agaghị eme ihe yiri ya ọzọ. M ga-eme gị ihe a n’ihi arụ niile ị kpara.+