Ezikiel 5:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “‘“Ndị nna bi n’ime gị ga-eri ụmụ ha.+ Ụmụ ga-erikwa ndị nna ha. M ga-ata ndị bi n’ime gị ahụhụ, chụsasịakwa ndị gị niile fọrọnụ ebe niile.”’+
10 “‘“Ndị nna bi n’ime gị ga-eri ụmụ ha.+ Ụmụ ga-erikwa ndị nna ha. M ga-ata ndị bi n’ime gị ahụhụ, chụsasịakwa ndị gị niile fọrọnụ ebe niile.”’+