Ezikiel 5:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘Ebe ọ bụ na m na-adị ndụ, m ga-ajụ unu, ebe ọ bụ na unu ji arụsị unu niile na-asọ oyi na arụ niile unu kpara merụọ ụlọ nsọ m.+ Agaghị m emere unu ebere.* Agaghịkwa m enwere unu ọmịiko.+
11 “N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘Ebe ọ bụ na m na-adị ndụ, m ga-ajụ unu, ebe ọ bụ na unu ji arụsị unu niile na-asọ oyi na arụ niile unu kpara merụọ ụlọ nsọ m.+ Agaghị m emere unu ebere.* Agaghịkwa m enwere unu ọmịiko.+