Ezikiel 5:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “‘M ga-eji ụnwụ sụọ ndị bi na gị akwụ ka à ga-asị na a gbara ha akụ́ nke ga-ebibi ha.+ M ga-eme ka ụnwụ ahụ sie ike nke na a gaghị enwe ebe a ga-esi na-enweta nri.*+
16 “‘M ga-eji ụnwụ sụọ ndị bi na gị akwụ ka à ga-asị na a gbara ha akụ́ nke ga-ebibi ha.+ M ga-eme ka ụnwụ ahụ sie ike nke na a gaghị enwe ebe a ga-esi na-enweta nri.*+