Ezikiel 5:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 M ga-eme ka ụnwụ na ajọ anụ ọhịa+ mee gị ihe. Ihe ndị a ga-emekwa ka ị gbara aka nwa. M ga-ejikwa ọrịa na-efe efe na mma agha mee gị ihe.+ Ọ bụ mụnwa, bụ́ Jehova, kwuru ihe a.’”
17 M ga-eme ka ụnwụ na ajọ anụ ọhịa+ mee gị ihe. Ihe ndị a ga-emekwa ka ị gbara aka nwa. M ga-ejikwa ọrịa na-efe efe na mma agha mee gị ihe.+ Ọ bụ mụnwa, bụ́ Jehova, kwuru ihe a.’”