-
Ezikiel 6:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Sị ha, ‘Ugwu niile dị n’Izrel, nụrụnụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara ugwu ukwu na ugwu nta na ọwa mmiri niile na ndagwurugwu niile, sị: “M ga-eji mma agha laa unu n’iyi. M ga-ebibikwa ebe ndị dị elu n’obodo unu.
-