Ezikiel 6:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 A ga-akwada ebe ịchụàjà unu, gbajisịakwa ihe unu ji adọsa insens.+ M ga-emekwa ka ndị unu e gburu egbu daa n’ihu arụsị unu niile na-asọ oyi.*+
4 A ga-akwada ebe ịchụàjà unu, gbajisịakwa ihe unu ji adọsa insens.+ M ga-emekwa ka ndị unu e gburu egbu daa n’ihu arụsị unu niile na-asọ oyi.*+