Ezikiel 6:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 M ga-atọgbọ ozu ununwa bụ́ ndị Izrel n’ihu arụsị unu niile na-asọ oyi. M ga-atụsasịkwa ọkpụkpụ unu gburugburu ebe ịchụàjà unu.+
5 M ga-atọgbọ ozu ununwa bụ́ ndị Izrel n’ihu arụsị unu niile na-asọ oyi. M ga-atụsasịkwa ọkpụkpụ unu gburugburu ebe ịchụàjà unu.+