Ezikiel 6:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ha ga-amarakwa na m bụ Jehova nakwa na ọ bụghị égbè ọnụ ka m na-agba mgbe m kwuru na m ga-eme ka ọdachi a dakwasị ha.”’+
10 Ha ga-amarakwa na m bụ Jehova nakwa na ọ bụghị égbè ọnụ ka m na-agba mgbe m kwuru na m ga-eme ka ọdachi a dakwasị ha.”’+