Ezikiel 6:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘Buru aka n’isi* ma zọsie ụkwụ ike n’ala iji gosi na obi adịghị gị mma maka ihe ọjọọ niile ndị Izrel mere na arụ niile ha kpara nakwa n’ihi na a ga-eji mma agha, ụnwụ, na ọrịa na-efe efe gbuo ha.+
11 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘Buru aka n’isi* ma zọsie ụkwụ ike n’ala iji gosi na obi adịghị gị mma maka ihe ọjọọ niile ndị Izrel mere na arụ niile ha kpara nakwa n’ihi na a ga-eji mma agha, ụnwụ, na ọrịa na-efe efe gbuo ha.+