-
Ezikiel 6:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 M ga-eweli aka m mee ha ihe, meekwa ka ala ha na ebe niile ha bi tọgbọrọ nkịtị karịa ala ịkpa dị nso na Dibla. Ha ga-amarakwa na m bụ Jehova.’”
-