Ezikiel 7:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ndị bi n’ala a, oge unu eruola. Oge unu na-abịa. Ụbọchị unu dị nso.+ E nwere ọgba aghara. Ọ bụghịkwa mkpu ọṅụ a na-eti n’ugwu. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:7 Ụlọ Nche,7/1/2007, p. 11
7 Ndị bi n’ala a, oge unu eruola. Oge unu na-abịa. Ụbọchị unu dị nso.+ E nwere ọgba aghara. Ọ bụghịkwa mkpu ọṅụ a na-eti n’ugwu.