Ezikiel 7:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Agaghị m emere unu ebere. Agaghịkwa m enwere unu ọmịiko.+ M ga-akwụ unu ụgwọ ihe niile unu mere. Unu ga-atakwa ahụhụ arụ unu kpara. Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova, nakwa na ọ bụ m na-ata unu ahụhụ.+
9 Agaghị m emere unu ebere. Agaghịkwa m enwere unu ọmịiko.+ M ga-akwụ unu ụgwọ ihe niile unu mere. Unu ga-atakwa ahụhụ arụ unu kpara. Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova, nakwa na ọ bụ m na-ata unu ahụhụ.+