Ezikiel 7:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ndị jisiri ike gbapụ ga-agbaga n’ugwu. Ha niile ga-adị ka nduru nọ na ndagwurugwu. Onye nke ọ bụla n’ime ha ga na-ebe ákwá n’ihi mmehie ya.+
16 Ndị jisiri ike gbapụ ga-agbaga n’ugwu. Ha niile ga-adị ka nduru nọ na ndagwurugwu. Onye nke ọ bụla n’ime ha ga na-ebe ákwá n’ihi mmehie ya.+