Ezikiel 8:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’abalị ise n’ọnwa isii, n’afọ nke isii,* mgbe m nọ ọdụ n’ụlọ m, ndị okenye Juda nọkwa ọdụ n’ihu m, mmụọ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova dakwasịrị m* ebe ahụ. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:1 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),2/2018, p. 3
8 N’abalị ise n’ọnwa isii, n’afọ nke isii,* mgbe m nọ ọdụ n’ụlọ m, ndị okenye Juda nọkwa ọdụ n’ihu m, mmụọ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova dakwasịrị m* ebe ahụ.