Ezikiel 8:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Onye ahụ matịkwara ihe yiri aka jide ntutu isi m. N’ọhụụ Chineke gosiri m, otu mmụọ* buuru m bugoo n’agbata elu na ala bute m Jeruselem, n’ọnụ ụzọ ámá dị n’ime+ nke chere ihu n’ebe ugwu, n’ebe arụsị na-akpasu Chineke iwe dị.+
3 Onye ahụ matịkwara ihe yiri aka jide ntutu isi m. N’ọhụụ Chineke gosiri m, otu mmụọ* buuru m bugoo n’agbata elu na ala bute m Jeruselem, n’ọnụ ụzọ ámá dị n’ime+ nke chere ihu n’ebe ugwu, n’ebe arụsị na-akpasu Chineke iwe dị.+