-
Ezikiel 8:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Ọ gwaziri m, sị: “Nwa nke mmadụ, biko, lee anya n’ebe ugwu.” M wee lee anya n’ebe ugwu ma hụ arụsị ahụ na-akpasu Chineke iwe n’ụzọ mbata dị n’ebe ugwu nke ọnụ ụzọ ámá ebe ịchụàjà.
-