Ezikiel 8:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ gwakwara m, sị: “Nwa nke mmadụ, ị̀ na-ahụ ezigbote arụ ndị Izrel na-akpa ebe a,+ nke mere m ji na-agbara ụlọ nsọ m ọsọ?+ Ị ka ga-ahụkwa arụ ndị ọzọ ka ndị a njọ.”
6 Ọ gwakwara m, sị: “Nwa nke mmadụ, ị̀ na-ahụ ezigbote arụ ndị Izrel na-akpa ebe a,+ nke mere m ji na-agbara ụlọ nsọ m ọsọ?+ Ị ka ga-ahụkwa arụ ndị ọzọ ka ndị a njọ.”