Ezikiel 8:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ụmụ nwoke iri asaa n’ime ndị okenye Izrel guzo n’ihu ihe ndị ahụ, ha na Jeazanaya nwa Shefan.+ Onye nke ọ bụla jikwa ihe e ji etinye insens n’aka ya, insens nọkwa na-esi ísì ọma ka anwụrụ ọkụ ya na-akwụgo elu.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:11 Ezigbo Ofufe, p. 54-58 Ụlọ Nche,1/15/1993, p. 27
11 Ụmụ nwoke iri asaa n’ime ndị okenye Izrel guzo n’ihu ihe ndị ahụ, ha na Jeazanaya nwa Shefan.+ Onye nke ọ bụla jikwa ihe e ji etinye insens n’aka ya, insens nọkwa na-esi ísì ọma ka anwụrụ ọkụ ya na-akwụgo elu.+