Ezikiel 8:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Onye ahụ gwara m, sị: “Nwa nke mmadụ, ị̀ hụla ihe ndị okenye Izrel na-eme n’ọchịchịrị, na onye ọ bụla n’ime ha nọ n’ime ime ụlọ ya ebe o dowere arụsị a pịrị apị? N’ihi na ha na-asị, ‘Jehova anaghị ahụ anyị. Jehova ahapụla ala a.’”+
12 Onye ahụ gwara m, sị: “Nwa nke mmadụ, ị̀ hụla ihe ndị okenye Izrel na-eme n’ọchịchịrị, na onye ọ bụla n’ime ha nọ n’ime ime ụlọ ya ebe o dowere arụsị a pịrị apị? N’ihi na ha na-asị, ‘Jehova anaghị ahụ anyị. Jehova ahapụla ala a.’”+